Census in Nigeria Quiz: Kedụ ihe ị ma gbasara ọnụọgụgụ Naịjirịa?

Ndị ụlọọrụ ngụkọ ọnụọgụgụ ndị mmadụ na Naịjirịa

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Ndị ụlọọrụ ngụkọ ọnụọgụgụ ndị mmadụ na Naịjirịa
Mgbe e biputara ya

Julaị 11 kwa afọ bụ ụbọchị ncheta ọnụọgụgụ mba ụwa (World Population Day). Ọ bụ mgbe e ji eleba anya n'ihe na okwu dị mkpa dị iche iche gbasara ọnụọgụgụ.

Ngwa bịa nwalee ma chọpụta ihe ole ma ole ị ma gbasara ọnụọgụ obodo Naịjirịa na mbaụwa, ma mụta ihe ndị ị na-amaghị.