Etu m si arụpụta nka site n'ihe nkịtị ndị gbara m gburugburu - Kelly

Aha onyonyo, Etu m si arụpụta nka site n'ihe nkịtị gbara m gburugburu - Kelly
Etu m si arụpụta nka site n'ihe nkịtị ndị gbara m gburugburu - Kelly
Etu m si arụpụta nka site n'ihe nkịtị gbara m gburugburu - Kelly
Nkọwa foto, Etu m si arụpụta nka site n'ihe nkịtị gbara m gburugburu - Kelly
Mgbe e biputara ya

Kelly Omodamwen bụ onye ntoroọbịa na-eme nka.

Ọ sị na nna nna ya so na ndị nka a maama sonyere kpụọ akpụrụakpụ ọla nchara ndị Bini maama bụ Queen Idya Festac bronze head bụkwa ebe o bidoro nwewe mmasị na n'ihe nka.

Kelly gwara BBC na ihe egwuregwu ya niile ka mgbe ọ dị nta na-abụkarị ihe nka
Nkọwa foto, Kelly gwara BBC na ihe egwuregwu ya niile ka mgbe ọ dị nta na-abụkarị ihe nka

Kelly gosiri BBC Igbo ọrụ ya ndị ọzọ di icheiche ma gosi anyị ka o si arụpụta nka ya.

Isi lọọlọ ndị Kelly kpụrụ
Nkọwa foto, Isi lọọlọ ndị Kelly kpụrụ

Ọ gwara anyị na ọ na-ahụ nka n'ihe nkịtị. Nke a ka ọ kpọrọ "up-cycling".

Kelly kọwara na up-cycling bụ iji ihe nkiti rụpụta nka etu ọ dị, kama ị gbanwe ọnọdụ ya.

O gosikwara BBC ụdị ihe o ji arụ nka ya.

'Spark plug' moto so n'ihe o ji arụ nka ya
Nkọwa foto, 'Spark plug' moto so n'ihe o ji arụ nka ya
Kelly jiri 'spark plug' rụpụta ebula a
Nkọwa foto, Kelly jiri 'spark plug' rụpụta ebula a

Ya mere o ji wee gaakwa mahadum Auchi Polytechnic ịmụtakwo gbasara ọrụ nka.

O nyekwara ụmụntorobịa ka ya okwu ndụmọdụ maka aka ọrụ na etu ha nwereike iji bido mewe ya bụ akaọrụ.

Ọrụ akpụrakpụ ọla nchara Kelly rụpụtara
Nkọwa foto, Ọrụ akpụrakpụ ọla nchara Kelly rụpụtara
Ọrụ akpụrakpụ ọla nchara Kelly rụpụtara
Nkọwa foto, Ọrụ akpụrakpụ o si taya rụpụtara
Ọrụ akpụrakpụ o si taya rụpụtara
Nkọwa foto, Ezi o jiri taya rụọ