Ikenokwalu Godson: Ihe mere m ji eji ọnụ, ụkwụ, ntị n'akụkụ ahụ m ndị ọzọ ese ihe
Mgbe e biputara ya
Mmadụ iji aka ese ihe abụghị nnukwu ihe akụkọ, mana Ikenokwalu Godson ji akụkụ ahụ ya ọbụla ese ihe.
Ma aka, ụkwụ, isi, ọnụ, ntị, ọkụ maọbụ ihe ọ bụla, Godson jicha ha ese ihe.
Ọ kọọrọ BBC Igbo etu o si malite nakwa ihe na-akpalite mmụọ ya.
Gere ye n'uju n'onyonyo dị n'elu.
Onye mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:
