Ị chọro ima afọ ole ị ga-adị n'ụwa?

Mgbe e biputara ya

Ka a na-ekwu na ndị nọ n'ụwa ugbua na-anọ ndụ karịa ndị gboo, jiri ihe njirimara a ka ị mara afọ ole ị ga-ebiru.

Na nkezi afọ ole a na-atụanya mmadụ ga-adị ndụ site n'ọmụmụ bụ 72 - ya bụ 70 nke nwoke na 75 nke nwaanyị. Mana, nke a na-agbanwe kwa ka ndụ na-aga. Iji maatụ, onye dị afọ 69 ga-atụ anya ibikwa afọ 17 ọzọ.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ọzọ ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ

Vidio

  • Iwu o gbochiri Gọvanọ Hope Uzodimma ịzọ ọkwa Sịnetọ?
  • Foto Motell
  • Ka ụmụ okorobịa abụọ si gbuo ezinaulo ha n'Enugwu.
  • 'Ịzụ ikpuru emeela anyị akajiakụ' - Ndị ọrụ ugbo
  • Arsenal ọ ga-ebuli iko 'English Premier League' afọ 2025/2026?
  • Bishop Clarence Okonkwo
  • Cubana Chiefpriest
  • Onye bụ Abu-Bilal Al-Minuki ndịagha Amerịka gburu na Naịjirịa?
  • Foto Linda Ejiofor na di ya bụ Ibrahim Suleiman
  • Ihe mere EFCC jiri kpụpụ Blessing CEO n'ụlọikpe
  • Ụkọchukwu e tiri ihe na mahadum Tansi, Anambara steeti
  • Ogechi John..Nwaanyị tigburu nwa Di ya na Nchatancha Emene, Enugwu
  • Owerri Bole enyela m ọrụ ma nyekwa ndị ntoroọbịa karịrị 30 ọrụ
  • Ị ma na i nwereike iji akara 100 banye ụlọakwụkwọ dị elu?
  • AMVCA emume ahụ bụ iji nye ndị merela ejije nke ọma onyinye nkwanyeugwu iji sị ha daalụ.
  • 'Scoliosis' bụ ọnọdụ ahụike nke ọkpụkpụ azụ mmadụ bụ 'spine' n'asụsụ Bekee na-agbagọ agbagọ gaa n'otu akụkụ ahụ onye ahụ.
  • Ihe ị ga-eme ka egbe eluigwe ghara ịgbagbu gị
  • O nwere ihe dị iche n’Obidient Movement na Obedient Movement?
  • Etu i ga-esi mee ka ụgwọ ọnwa gị zuoro gị kwa ọnwa
  • Gịnị bụ nje 'hantavirus' na-ewu ebe niile ugbua?

Akụkọ akachasị gụọ