"Ihe mere ntuliaka afọ 2023 ji dị anyị bụ ndị ntoroọbịa Naịjirịa oke mkpa"
"Ihe mere ntuliaka afọ 2023 ji dị anyị bụ ndị ntoroọbịa Naịjirịa oke mkpa"
Mgbe e biputara ya
Ụfọdụ ndị ntoroọbịa Naịjirịa akọwaala agbaala ama ihe mere ntuliaka afọ 2023 ji anụ ha ọkụ n'obi.
Na ajụjụọnụ BBC Igbo gbara ụfọdụ n'ime ha, ha kọwara na ọ bụrụ na esoghi binye aka na ntuliaka a na ọdịnihu ha ga-abụ ihe a ga-eji akọ akụkọ.
Ha kwuru na ha chọrọ isonye n'ịhọpụta onye ga-eme ka Naịjirịa dị mma, maka ndụ ha ugbua nakwa ọdịnihu.

Ụfọdụ n'ime kwuru na kamgbe ha gụchara akwụkwọ ruo ogogo mahadum, na ha ahụbeghi ọrụ ọbụla rụọ ma ọ bụkwanụ azụmaahịa dị mma.
Ha ji ohere ahụ kpọkuo ndị ntoroọbịa ibe ha ka ha pụta n'ụbọchị ntuliaka ma binye aka iji họpụta onye ga-emezi obodo.
Kirie ihe ha kwuru n'uju;



