Ihe ndị Ọwụwa anyanwụ Naịjirịa kwuru maka Peter Obi banyere NDC
Ihe ndị Ọwụwa anyanwụ Naịjirịa kwuru maka Peter Obi banyere NDC
Mgbe e biputara ya
Cheta na Peter Obi na Kwankwaso nọrọ n’ụbọchị Sọnde 3 Mee 2026, kwuo na ha ahapụla pati African Democratic Congress (ADC) ma banye pati Nigeria Democratic Congress (NDC).