Anambra Election 2021: Nwalee ma ị ma gọvanọ ndị chiburu Anambra steeti

Nwanne bia nwalee ma ị ma gọvanọ ndị chịbugoro Anambra steeti.

Ọ bụrụ na inweta ọsịsa a, ọ ga-ezi gị obere njirimara ndị gọvanọ chiburu Anambra.

Ya gaziere gị ooo!

Akụkọ ndị ga-amasị gị: