Gịnị mere ndị ntorobịa ji eme ngagharịiwe na mba dí iche iche n'ụwa n’otu oge?
Gịnị mere ndị ntorobịa ji eme ngagharịiwe na mba dí iche iche n'ụwa n’otu oge?

Ebe foto si, Getty Images
Mgbe e biputara ya
A na-akpọ ya ngagharịiwe ndị Gen Z, mana gịnị mere ndị ntorobịa ji eme ngagharịiwe na mba ndị a n’otu oge?
Enwere ihe jikọrọ ngagharịiwe ndị a?
Ha na-agbakọ n’ịntaneti, oge ụfọdụ enweghị onye a ma bụ onyeisi ha.
Ụfọdụ na-eghomi ibe ya.
Ụmụakwụkwọ Italy kwuru na ha na-eso France.
Mpụtara ha dịkwa iche. Mịnịsta agụmakwụwkọ n’India gbara arụkwaghịm.
Gọọmenti kpụrụ afọ n’ala na Nepal na Bangladesh.
E tinyela ụfọdụ n’oke ahụhụ dị egwu, mee ka ha dajụọ, ma ọ bụkwanụ leghara ha anya kpamkpam.
Kirie ya n'uju ebe a:



