Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles

Ndị na-agbara Super Eagles
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 3

Asọmpi Iko Mba Afrịka bụ Africa Cup of Nations (Afcon) ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba 2025.

N'ihi nke a, otu egwu bọọlụ Naịjirịa bụ Super Eagles ekwupụtala ndị ọgbaa bọọlụ a na-atụ anya ha n'ịmaaka ahụ.

Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.

Cheta na asọmpi Africa Cup of Nations agba nke iri atọ na ise ya ga-amalite na mba Moroko n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 ruo Sọnde 18 Jenụwarị, 2026.

Ndị ochee goolu

Stanley Nwabali
Nkọwa foto, Stanley Nwabali
Francis Uzoho
Nkọwa foto, Francis Uzoho
Amas Obasogie
Nkọwa foto, Amas Obasogie

Ndị mkpachi

Calvin Bassey
Nkọwa foto, Calvin Bassey
Zaidu Sanusi
Nkọwa foto, Zaidu Sanusi
Semi Ajayi
Nkọwa foto, Semi Ajayi
Bruno Onyemaechi
Nkọwa foto, Bruno Onyemaechi
Igoh Ogbu
Nkọwa foto, Igoh Ogbu
Chidozie Awaziem
Nkọwa foto, Chidozie Awaziem
Bright Osayi-Samuel
Nkọwa foto, Bright Osayi-Samuel

Onye ọzọ bụ Ryan Alebiosu.

Ndị ọgbaa n'etiti

Wilfred Ndidi
Nkọwa foto, Wilfred Ndidi
Frank Onyeka
Nkọwa foto, Frank Onyeka
Fisayo Dele-Bashiru
Nkọwa foto, Fisayo Dele-Bashiru
Alex Iwobi
Nkọwa foto, Alex Iwobi
Raphael Onyedika
Nkọwa foto, Raphael Onyedika
Tochukwu Nnadi
Nkọwa foto, Tochukwu Nnadi

Ndị nke ọzọ bụ Ebenezer Akinsanmiro na Muhammed Usman

Ndị na-agba n'ihu

Ademola Lookman
Nkọwa foto, Ademola Lookman
Victor Osimhen
Nkọwa foto, Victor Osimhen
Akor Adams
Nkọwa foto, Akor Adams
Samuel Chukwueze
Nkọwa foto, Samuel Chukwueze
Cyriel Dessers
Nkọwa foto, Cyriel Dessers
Salim Fago
Nkọwa foto, Salim Fago
Moses Simon
Nkọwa foto, Moses Simon
Chidera Ejuke
Nkọwa foto, Chidera Ejuke
Paul Onuachu
Nkọwa foto, Paul Onuachu