Ọ bụ ndị na-agba m mgba okpuru malitere ebubo asambodo adịgboroja - Uche Nnaji
Ọ bụ ndị na-agba m mgba okpuru malitere ebubo asambodo adịgboroja - Uche Nnaji
- Onye dere ya, Michael Ngene
- Ndị mere akụkọ a, Journalist
- Ebeg o si, Legọs
- Onye dere ya, Donald Wogu
- Ndị mere akụkọ a, Video Journalist
- Ebeg o si, Legọs
- Onye dere ya, Ebere Ekeokpara
- Ndị mere akụkọ a, Reporter
- Ebeg o si, Enugu
- Mgbe e biputara ya
Uche Nnaji bụbu minista na-ahụ maka Sayensị na Nkanaụzụ na Nigeria akọwala ihe mere e ji ekpe ya ikpe maka ebubo iji asambodo adịgboroja arụ ọrụ.
Skip Lee akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị ebe a and continue readingLee akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị ebe a
End of Lee akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị ebe a
Cheta na okwu banyere Uche Nnaji iji asambodo adịgboroja arụ ọrụ malitere ọnwa ole na ole gara aga bụkwa mgbe Onyeisiala Bola Tinubu gara n'ihu gwa ya ka ọ gbaa arụkwaghị n'ọrụ ya dịka minista.



