Ndị DSS atụghapụla mmadụ asatọ ndị otu Sunday Igboho

Ebe foto si, Omeoyele Sowere
Mgbe e biputara ya
Akụkọ apụtala na ngalaba nchekwa pụrụiche Bekee kpọrọ "Department of State Services" (DSS) atụghapụla mmadụ asaa n'ime ndi enyemaka 12 Sunday Igboho ha ji.
Ọ bụ n'ọnwa Jụlaị ka DSS jidere ndị a n'ụlọ Sunday Igboho.
N'Ọgọstụ, otu ụlọikpe ukwu n'Abuja nyere ohere ka atụghapu ndị a.
Akụkọ ka na-abịa
























