Bill Withers: Onye gụrụ 'Lean on me' Bill Withers anwụọla n'afọ 81

Bill Withers mgbe ya na John Legend na-agụ egwu, Maazị Withers nọ n'afọ 81 nwụọ
Nkọwa foto, Bill Withers mgbe ya na John Legend na-agụ egwu, Maazị Withers nọ n'afọ 81 nwụọ
Mgbe e biputara ya

Onye gụrụ 'Ain't No Sunshine' Bill Withers anwụọla n'afọ 81.

Dịka ezinaụlọ ya kọwara na obi nkopu gburu ya.

Bill Withers na Steve Wonder

Ka ọ dị ugbua, o nwegbeghi ihe e kwuru maka egwu o kwesịrị iti n'ụbọchị Mee 2, 2020.

Egwu ndị e jiri mara ya:

  • Lean on me
  • Ain't no sunshine
  • Lovely day
  • Grandma'a sunshine dgz

Ọtụtụ ndị ọgwụ egwu agụgharịala egwu ya ndị a.