Nigeria vs South Africa: Eagles arachaala Bafana ka banana

Super Eagles meriri ndị Bafana Bafana

Ebe foto si, Getty Images

Mgbe e biputara ya

Naịjirịa na Saụta Afrịka chipụrụ ya n'asọmpi nke agba nke anọ nke Afcon, ma gosi ha onye bụ eze.

Goolu William Troost-Ekong gbakpuru na nkeji 89 kụrụ ntu n'elu akpati ndị Saụt Afrịka bu bịa ije a.

Naịjirịa gosiri na ha abụghị mmọnwụ a na-akwa aka site n'ọkara nke mbụ mgbe Samuel Chukwueze pịakpuru goolu nke mbụ na nkeji iri abụọ na asaa.

Iji gosi na ya bụ egwu abụghị egwu a chị ụtaba n'aka agba, ndị Saụt Afrịka kpakwara ike nke ha oge Bongani Zungu nyere goolu biri n'azụ Odion Ighalo wee danyere ya.

A jụrụ ihe onyonyo VAR ma ọ bụ ha gaa n'ihu kpọọ ya goolu tupu a gụnye ya ka goolu.

Chukwueze so na ndị a kpụ n'ọnụ maka udịrị ike ọ kpara.

Ka ọ dị ugbua, Naijiria ga-ezute onye ọbụla meriri n'etiti Ivory Coast na Algeria, n'agba nke ọkara-ikpeazụ.

Lee ka o si kwuru

Naịjirịa 2
-
1 Saụt Afrịka
Ozuzu oge
Nkọwa n'uju
Nhazi
Naịjirịa
(4-2-3-1)
Saụt Afrịka
(4-3-3)
Nkọwa n'uju
  • 14
    -
    Mothiba
    0 - 0
  • 27
    -
    Chukwueze
    football
    1 - 0
  • 35
    -
    Musa
    1 - 0
  • 49
    -
    Hlatshwayo
    1 - 0
  • 58
    -
    Lorch
    down
    Zwane
    up
    1 - 0
  • 62
    -
    Tau
    1 - 0
  • 71
    -
    Zungu
    football
    1 - 1
  • 75
    -
    Mkhize
    1 - 1
  • 81
    -
    Musa
    down
    Simon
    up
    1 - 1
  • 86
    -
    Mothiba
    down
    Veldwijk
    up
    1 - 1
  • 89
    -
    Troost-Ekong
    football
    2 - 1
  • 91
    -
    Iwobi
    down
    Balogun
    up
    2 - 1
Ọnụọgụgụ egwuregwu
Naịjirịa
Saụt Afrịka
  • Oge ole eji bọọlụ
    39.2%
    60.8%
  • Shọọtụ a gbara chere ihu na neetị
    4
    2
  • Shọọtụ ole a gbara
    11
    5
  • Ịgba n'akụkụ
    6
    1
  • Egwuregwu ọjọọ
    22
    19
Ịkwụ n'ahịrị
Ndị mmalite
Naịjirịa
  • 16
    Akpeyi
  • 3
    Collins
  • 22
    Omeruo
  • 5
    Troost-Ekong
  • 20
    Awaziem
  • 18
    Iwobi
  • 7
    Musa
  • 4
    Wilfred Ndidi
  • 8
    Peter Etebo
  • 13
    Chukwueze
  • 9
    Ighalo
Saụt Afrịka
  • 22
    Williams
  • 14
    Hlatshwayo
  • 5
    Mkhize
  • 2
    Mkhwanazi
  • 18
    Hlanti
  • 8
    Zungu
  • 12
    Mokotjo
  • 15
    Furman
  • 19
    Tau
  • 9
    Mothiba
  • 23
    Lorch
Mgbanwe
  • 81
    Musa
    down
    Simon
    up
  • 91
    Iwobi
    down
    Balogun
    up
  • 58
    Lorch
    down
    Zwane
    up
  • 86
    Mothiba
    down
    Veldwijk
    up
Ndị eji agbanwe
  • 17
    Kalu
  • 23
    Uzoho
  • 21
    Osimhen
  • 15
    Simon
  • 19
    Ogu
  • 11
    Onyekuru
  • 10
    Mikel
  • 1
    Ezenwa
  • 14
    Paul Onuachu
  • 2
    Ola Aina
  • 12
    Shehu
  • 6
    Balogun
  • 3
    Maela
  • 7
    Maboe
  • 20
    Kekana
  • 6
    Mphahlele
  • 16
    Bvuma
  • 11
    Zwane
  • 4
    Cardoso
  • 17
    Vilakazi
  • 10
    Serero
  • 13
    Mabunda
  • 21
    Veldwijk
  • 1
    Keet