Uwe ndị bịara Grammy yi ga-amasị gị

Cardi B
Mgbe e biputara ya

Ọ bụ eziokwu na nturugo Grammy abịala gafee, mana otu ihe na-agaghị apụ ọsịsọ n'ọnu ma anya ndị mmadu bụ ụfọdụ uwe ndị mmadụ yi bịa ya bụ mmeme.

Mmadụ dịka Dolly Parton na Diana Ross nwetere nturugo.

Cardi B, Lady Gaga nakwa Jennifer Lopez sokwa na ndị ritere nturugo Grammy n'afọ 2019.

Nke a mere ka ndị mmadụ na-ekwu na soshal na ọ bụ ụmụnwaanyị ka nturugo Grammy nke afo a dabara.

Lee ụfọdụ uwe ha yi na-aba n'anya.

Cardi B

Cardi B

Lady Gaga

Lady Gaga

Michelle Obama

Lady Gaga, Jada Pinkett Smith, Alicia Keys, Michelle Obama, and Jennifer Lopez

Diana Ross

Diana Ross

Dua Lipa

Duan Lipa

Brandi Carlile

Mare Morris, Dolly Parton na Milley Cyrus

Kacey Musgraves

Kacey Musgraves

Ella Mai

Ella Mai

Jennifer Lopez

JLO

Alicia keys

Alicia Keys

Brandi Carlile

Brandi Carlile

Akụkọ ndị ga-amasị gị: