Foto: Rọshịa amalitela nwakpo Yukren

Anwụrụ ọkụ sitere na ọdọ ụgbọleu ndị agh dị na Chhuyev mpaghara ọwụwa anyanwụ Ukraine n'ụbọchị Febụwarị 24, 2022
Nkọwa foto, Anwụrụ ọkụ sitere na ọdọ ụgbọleu ndị agh dị na Chhuyev mpaghara ọwụwa anyanwụ Ukraine
Mgbe e biputara ya
1px transparent line
Foto CCTV site n'aka ndị nchekwa nọchịrị obodo abụọ ndị Yukren, na-egosi ka ụgbọala ndị mba Rọshịa si abanye mba Yukren site na Krimea (ha ekwughị ebe ọ bụ), n'ụbọchị Febụwarị 24 2022
Nkọwa foto, Foto CCTV site n'aka ndị nchekwa nọchịrị obodo abụọ ndị Yukren, na-egosi ka ụgbọala ndị mba Rọshịa si abanye mba Yukren site na Krimea.
1px transparent line
Ndị ọrụ gbatagbata Yukren na-anwa imenwụ ọkụ ka ogbunigwe gbara n'obodo Chuhuiv, Kharkiv Oblast, Ukraine na Febụwarị 24 February 2022
Nkọwa foto, Ndị ọrụ gbatagbata Yukren na-anwa imenwụ ọkụ ka ogbunigwe gbara n'obodo Chuhuiv.
1px transparent line
Ndị agha banyere ụlọ ebe ogbunigwe gbara site n'ịzọpụta ndị mmadụ ka ogbunigwe agbara gbara ụlọ obibi ndị mmadụ na Chuhuiv, Kharkiv Oblast, Yukren na 24 Febụwarị 2022
Nkọwa foto, Ndị agha banyere ụlọ ebe ogbunigwe gbara site n'ịzọpụta ndị mmadụ.
1px transparent line
Nwaanyị na-ekpe ekpere na Independence Square dịna Kyiv, isiobodo Yukren
Nkọwa foto, Nwaanyị na-ekpe ekpere na Independence Square dịna Kyiv, isiobodo Yukren
A hụrụ ikuku ojii na-apụta n';akụkụ ọdọ ụgbọelu ka onyeisiala Rọshịa bụ Onyeisiala Vladimir Putin nyere ohere ka agha n'ọwụwa anyanwụ Yukraine, na Mariupol, 24 Febụwarị 2022
Nkọwa foto, Ana-ahụ ka ikuku si ọnọdụ ndị agha apụta n'akụkụ ọdo ụgbọelu n'obodo Mariupol.
1px transparent line
Foto si n'aka ndị mịnịstrị na-elekọta ime obodo na-egosi etu ogbunigwe si wee gbarie ụlọọrụ ndị agha na Kyiv, Ukraine, Febụwarị 24 2022
Nkọwa foto, Foto si n'aka ndị mịnịstrị na-elekọta ime obodo na-egosi etu ogbunigwe si wee gbarie ụlọọrụ ndị agha na Kyiv.
1px transparent line
Ndị uweojii na ndị ọrụ nchekwa na-ele okpokoro ogbunigwe dara n'okporo ụzọ na Kyiv n'ụbọchị 24 Febụwarị 2022
Nkọwa foto, Na Kyiv, ndị ọrụ nchekwa na-ele okpokoro ogbunigwe dara n'okporo ụzọ
1px transparent line
Ka ndị mmadụ si elele anya ka ndị uweojii na ndị ọrụ nchekwa si arụ ọrụ site n'asụ ebe a katuru n'ụzọ ebe ogbunigwe dara na Kyiv on 24 Febụwarị 2022
Nkọwa foto, Ndị mmadụ na-elele anya ka ndị uweojii na ndị ọrụ nchekwa si arụ ọrụ site n'asụ ebe a katuru n'ụzọ.
1px transparent line
Ndị mmadụ na-eche ifepụ n'ọdọụgbọala na Kyiv na 24 Febụwarị 2022
Nkọwa foto, Ndị na-eche n'ọdọụgbọala na Kyiv
1px transparent line
Ụgbọelu ndị Yukren na-efe n'elu ọdọmmanụ ụgbọala dị n'ilo obodo Dnipro, ka Onyeisiala Rọshịa bụ Onyeisiala Vladimir Putin si ka ebido nwakpo mpaghara ọwụwaanyanwụ Yukren na 24 Febụwarị 2022
Nkọwa foto, Ụgbọelu ndị Yukren na-efe n'elu ọdọmmanụ ụgbọala dị n'ilo obodo Dnipro.

Anarala ikirikere tupu ejiri foto ndịa mere akụkọ.