PDP: Anyị họrọ Peter Obi maka ị kwado NotTooYoungToRun

Peter Obi
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

"N'ime mmadụ niile ndị a họpụtara, Peter Obi kachasị tozu ọkwa ahụ" bụ ihe ọnụ na-ekwuchitere otu PDP Diran Odeyemi gwara BBC n'ekwentị.

O kwukwara na ọ bụghị maka ebe Peter Obi si bụ mpaghara ọwụwa anyanwụ ka Atiku na ndị otu PDP ndị ọzọ jiri họpụta ya.

Ụfọdụ mmadụ na-ekwu na Atiku mere ọfụma ị họpụta Peter Obi n'ihi na ọ bụ nwoke aka ya kwụ ọtọ na-eme ihe o kwuru

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Ebe a na-anụ na Peter Obi na onwe ya emepela akara Twitter nke ya taa mana amabeghị ma ọ bụ nke ezigbo ya.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Ndọrọndọrọ
Nkọwa foto, Atiku meriri na ntuliaka emere na mbido October

Akụkọ n'ụbọchị Fraide na Atiku Abubakar ahọpụtala onye bụbụ gọvanọ Anambra state bụ Peter Obi dịka onye ga-abụ osote ya.

Otu onye na-achọghị ka mara aha ya gwara BBC Igbo na Atiku na Peter Obi mere nzukọ ụnyaahụ.

Cheta na otebeghị aka ndị mmadụ bidoro jụwa ma Atiku a ga-ahọrọ Ngozi Okonjo-Iweala, Peter Obi, Ike Ekweremmadu na Soludo dika osote na ntụliaka 2019.

Atiku meriri dịka onye ga-azọ ọkwa onyeisiala na ntụliaka imeụlọ PDP mere na mbido October.

Kamgbe ahụ ndị mmadụ na-elo onye ga-abụ osote ya.

Lekwa ihe ndị mmadụ na-ekwu na soshal midia:

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

@adeyanjudedeji kwuru na nke a gosiri idi n'otu. O jikwa ohere a kele ụmụ Igbo maka atụmaatụ a.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

@TWEETORACLE kwuru na ihe mere Atiku ji họrọ Peter Obi bụ makana ha abụọ ghọtara ihe gbasara idozi akụ na ụba obodo.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Aha onyonyo, Mmeri Atiku ga-achịkọta Naịjirịa-Ndị Igbo