Ọtụtụ mmadụ apụtala maka ngagharị iwe Lekki Toll gate
Mgbe e biputara ya
Nghagharị iwe mere taa na Lagos steeti maka ụgwọ toll gate ndị Lekki Concession Company Limited buliri elu.


Ebe foto si, AFP

Ugbua, ụgbọala ga-akwụ narị naịra abuo, (N200) ụgbọala SUV ga-akwụ narị naịra abụọ na iri ise (N250), ndị danfo ga-akwụ otu narị naịra na ịrị ise (N150).

























