Ụmụ Naịjirịa na-eti mkpu maka ụkọ mmanụ ụgbọala

Igwe e ji ere mmanụ
Nkọwa foto, Igwe e ji ere mmanụ
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 3

Ụkọ mmanụ ụgbọala alaghachila na steeti dị ichiche na Naịjirịa ebe ụmụ Naịjirịa na steeti dị ichiche na-et mkpu na ọtụtụ ebe a na-ere mmanụ ụgbọala anaghị ere ebe ndị na-ere anaghị ere n'ọnụ gọọmenti wepụtara.

Ha gara na igwe mgbasa ozi twitter we kwuputa ego ole a na-ere mmanụ n'akụkọ ebe ha nọ.

Ebe ha kwukwara na ọnọdụ ụkọ mmanụ ahụ na-agba ha anya mmiri.

Ụkọ mmanụ ụgbọala
Nkọwa foto, Ụkọ mmanụ ụgbọala bụ otu ịhe ndị Naịjirịa sị na ewe ha iwe maka Naịjirịa so na obodo na emepụta mmanụ

Ụlọ ọrụ na-ere mmanụ na Naịjirịa bụ NNPC ekwuola na ụlọ mmanụ ha dị na steeti dị ichiche na Naịjirịa na-ere mmanụ n'ọnụ ego kwesiri.

Mana ụmụ Naịjirịa na-agbagharị nke a ebe ha na-ekwu ego ole ha na-azụ ebe ha nọ.

Kelechi nọ n'Ụmụahia kwuru na ndị NNPC sokwa ere karịa narị naịra abụọ.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Ndị nọ n'ebe ndị ọzọ dị ichiche na mpaghara ọdịda anyanwụ Naịjirịa kwukwara ego ole ha na-azụ mmanụ akụkụ be ha.

Declan nọ n'Enugwu dịka o kwuru na ha na-azụ mmanụ ụgbọala karịa narị naịra abụọ.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Ndị Ọnịsha na-erekwa karịa narị naịra abụọ dịka Ogor Chinedu Monday sikwara kwuo na twitter.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Onye kpọrọ onwe ya Mr_Neo na twitter kwuuru na anaghị aga steeti Anambara aga ebe ha na-ere narị naịra abụọ na iri ise.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Ndị Ọka na steeti Anambara na-erekwa ka ndị Ọnịsha dịka Naza si kwuo.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Nna Henry kwuru na ego pekarịsịrị mmadụ nwere ike inweta mmanụ ụgbọala n'Aba dị n'Abia steeti bụ bido na ọnụego narị naịra abụọ.

Skip X post, 6
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 6

Chris nọ n'Owere dị n'Imo steeti ekwuola na a na-ere karịa narị naịra abụọ.

Skip X post, 7
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 7

Onye nkwuchite ọnụ NNPC bụ Ndu Ughamadu kwuru na ha achọpụtala na ndị na-ere mmanụ anaghị ekwe ere mmanụ n'oge ehihie kama ha ji abalị eresi ya ndị ahịa ojii.

O kwuru na ha na-etinye uchu ihụ na ndị ụlọ ọrụ ha na-ere mmanụ n'ọnụ ego gọọmetni weputara ebe ha na ndị ụlọ ọrụ Department for Petroleum Resources bụ DPR n'aha ịchafụ na-ejide ndị na-ere mmanụ na-ada iwu.

N'aka nke ọzọ, ndị na-ere mmanụ a na-akpọ Independent Petroleaum marketers Association of Nigeria IPMAN n'aha ịchafụ kwuru na ha anaghị enweta ọtụtụ mmanụ site n'aka ndị NNPC nke kpatara na ha enweghi mmanụ ha na-ere.

Ha kwukwara na ya bụ ụkọ mmanụ ga na-aga n'ihu ebe gọọmenti etiti jụrụ imezi ebe a na-emecha mmanụ nke Naịjirịa.