Izu Afrika na foto: Ka osi ga bido Feb 24-Maachị 1

Ndị egwu
Nkọwa foto, Ndị egwu ji ọgbọ na Johannesburg dị na Saut Afrika mgbe a na eme emume icheta afọ ọhụrụ ndị China
Mgbe e biputara ya
Egwu agụ
Nkọwa foto, Egwu agụ sọkwa na ihe nkiri nke e jiri nabata 'Afọ nke Nkịta'
Ndị egwu
Nkọwa foto, Na Kenya, ndị egwu soro atụmatụ nchekwa kwesiri oge ha na-agafe ọdọ ụgbọelu Jomo Kenyatta International ị ga nabata iko mba ụwa nke FIFA
Uhie na-achake acheke bara onye foto anya na Dapchi, otu obodo dị na Naijiria ebe a na-ekwu okwu ụmụakwukwọ a tọrọ n'igwe
Nkọwa foto, Uhie na-achake acheke bara onye foto anya na Dapchi, otu obodo dị na Naijiria ebe a na-ekwu okwu ụmụakwukwọ a tọrọ n'igwe
Agadi nwaanyị
Nkọwa foto, Na mba Congo ebe ọgbaaghara mere ọtụtụ ndị mmadụ na-agba ọsọ ndụ, agadi nwaanyị a tukwu ala na-eche so na ndị na-agba ọsọ ndụ ha
Otu egwuregwu umunwaanyi Ghana
Nkọwa foto, Ochi eze bụ ihe juru ndị mmadụ n'ọnụ n'Abidjan ebe otu egwuregwu ụmụnwaanyi Ghana meriri ogbo ha ndị were buru iko ọdida anyanwụ