Igbo History: Ihe mere ndị bekee enweghi ike ịchọta Ivin Ukpabi ndị Arochukwu

Aha onyonyo, Ndị Bekee chọrọ ka ha nweta Ivin Ukpabi ma ha enweghị ike ịnweta ya.
Mgbe e biputara ya

Aha ya abụghị Ibin Ukpabi, aha ya bụ Ivin Ukpabi.

Ndị ọcha chere na ọ nọ otu ebe ha amaghị na a na-ebụgharị ya ebugharị.

Ndị ọcha chọgidere ya mana ha ahụtaghị ya, ya mere ha ji ekwu "The Juju too long".