Nwa afọ Igbo a arụpụtala igwe ọkụ latrik ọkụ anyụ anyụ anaghị eji mmanụ, ikuku maọbụ mmiri

Aha onyonyo, Nwa afọ Igbo a arụpụtala igwe ọkụ latrik ọkụ anyụ anyụ anaghị eji mmanụ, ikuku maọbụ mmiri
Mgbe e biputara ya

Kamgbe afọ 2006 ka Christopher Okoye malitere irụpụta igwe ọkụ na anaghị eji mmanụ ma anyanwụ arụ ọrụ.

O kwuru na igwe a ga-enyeli ndị mmadụ ọkụ latrịk akwụsị akwụsị,

O kwuru na ugbua ọ na-akwado imepe ụlọọrụ ka o nweike ịnata nzere.

Okoye kwuru na ọ na-eme nke a iji belata nsogbu mgbanwe ihu eligwe na-ebute ma ji ya rụpụta ụgbọala eletrik.