Ihe mere n'etiti ndí uweojii na ndí Ipob n'Emene, Enugu state

Aha onyonyo, Ihe mere n'etiti ndí uweojii na ndí Ipob n'Emene, Enugu state
Mgbe e biputara ya

BBC Igbo nọ n'Enugwu oge ndị otu 'Indigenous People of Biafra' na ndị uweojii lụrụ ọgụ na mpaghara Emene.

Ọgbaaghara a dapụtara oge ndị uweojii wakporo ebe ndị Ipob na-eme ọgbakọ wee chụsasịa ha.

Gere ihe onye ntaakụkọ anyị hụrụ gbasara ya bụ ọdachi.

Onye mere akụkọ a bụ Ebere Ekeopara na Chiemela Peter

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: