Gịnị bụ, 'Kitchen', n'asụsụ Igbo?
Mgbe e biputara ya
BBC Igbo gbara ndị mmadụ ajụjụọnụ iji mata ndị maara asụ Igbo ọfụma.
Anyị jụrụ ha ihe bụ, 'kitchen', n'asụsụ Igbo.
Gee ntị nụrụ ihe ha sara: