Akị: Ewere m onwe m dịka Chineke si kee m

Aha onyonyo, Akị ekwenyeghi na etu mmadu ha bụ ọgbachị
Mgbe e biputara ya

Onye ihe nkiri ekwuola na ihe kachasi mkpa n'ụwa bụ ikwe ka omume ọma gị metụta ndị nọ gị n'akụkụ, ma ị buru ibu ma ipere mpe.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị: