Abigbo Mbaise: Egwu eji emevọ ndị mere ihe ọjọọ
Mgbe e biputara ya
Abigbo Mbaise maọbụ "Abụ Igbo" bụ egwu eji mara ndị Mbaise.
Ndị so n'otu ahụ agwaala BBC Igbo uru egwu ahụ baara ndị be ha.
Ha kọwakwara ihe a na-eme ndị mmadụ chọrọ ịso tupu ha abata.
Gee ihe ndị ọzọ tụrụ n'anya ha kwuru n'ụjụ.
Ndị mere ọrụ a bụ Vining Ogu na Chukwudi Okereke.