Aloy Ejimakor: Ndi uweojii ejighị Nnamdi Kanu na Singapore

Aha onyonyo, 'Ndi uweojii ejighị Nnamdi Kanu na Singapore'
Mgbe e biputara ya

Ọkaiwu otu Ipob bụ Aloy Ejimakor kwuru na ebubo na ndị uweojii mba Singapore anwụchiela Nnamdi Kanu bụ "akụkọ ụgha".