Foto Diego Maradona: Nlereanya maka ndụ dike a bụ ọkaibe na bọọlụ

Mgbe e biputara ya

Diego Armando Maradona, onye e ji ịgba bọọlụ mara, nwụrụ n'ụbọchị Wenezde, Nọvemba 25, 2020. Ọ gbara afọ iri isii.

1986 mgbe Diego Maradona buliri Iko Mbauwa ka Argentina meriri West Gamani n'asọmpi Iko Mbauwa na Mexico.
Nkọwa foto, 1986 mgbe Diego Maradona buliri Iko Mbauwa ka Argentina meriri West Gamani n'asọmpi Iko Mbauwa na Mexico.
Diego Maradona ka e nyere ya akwụkwọ edo n'asọmpi Iko Mba Ụwa Mexico
Nkọwa foto, Diego Maradona ka e nyere ya akwụkwọ edo n'asọmpi Iko Mba Ụwa Mexico
N'afọ 1986-87 mgbe Diego Armando Maradona na-akụrụ ndị SSC Napoli n'asọmpi Serie A n'etiti SSC Napoli na Juventus n'Italy
Nkọwa foto, N'afọ 1986-87 mgbe Diego Armando Maradona na-akụrụ ndị SSC Napoli n'asọmpi Serie A n'etiti SSC Napoli na Juventus n'Italy
Asọmpi Serie A n'afọ 1990 Diego Armando Maradona
Nkọwa foto, Asọmpi Serie A n'afọ 1990 Diego Armando Maradona
Raffaele Di Fusco, Massimo Crippa, Diego Armando Maradona, Francesco Romano na Giuliano Giuliani nke SSC Napoli na-aṅụrị mmeri ha na UEFA Cup Mee 17 1989
Nkọwa foto, Raffaele Di Fusco, Massimo Crippa, Diego Armando Maradona, Francesco Romano na Giuliano Giuliani nke SSC Napoli na-aṅụrị mmeri ha na UEFA Cup Mee 17 1989
Mgbe Diego Maradona susuru nwunye ya Claudia Villafañe na Buenos Aires, n'Argentina - Nọvemba 07, 1989
Nkọwa foto, Mgbe Diego Maradona susuru nwunye ya Claudia Villafañe na Buenos Aires, n'Argentina - Nọvemba 07, 1989
N'asọmpi Iko Mba Ụwa n'Ịtalị 1990
Nkọwa foto, N'asọmpi Iko Mba Ụwa n'Ịtalị 1990
Na Zurich, Switzerland - Juun 10 Pelé nke Brazil na Diego Maradona na Stadio Hardturm
Nkọwa foto, Na Zurich, Switzerland - Juun 10 Pelé nke Brazil na Diego Maradona na Stadio Hardturm
27 Dec 1994 ebe Diego Maradona of Argentina ji Iko Mba Ụwa, ọkpaụkwụ ya na bọọlụ na Kankun, Mexico
Nkọwa foto, 27 Dec 1994 ebe Diego Maradona of Argentina ji Iko Mba Ụwa, ọkpaụkwụ ya na bọọlụ na Kankun, Mexico
Peter Rufai na Diego Maradona n'asọmpi USA 94
Nkọwa foto, Peter Rufai na Diego Maradona n'asọmpi USA 94
Diego Maradona n'asọmpi Argentina na Holland n'afọ 2006
Nkọwa foto, Diego Maradona n'asọmpi Argentina na Holland n'afọ 2006
Na Winterveldt na Saut Afrịca - Jenụwarị 19 2010 Asompi Iko Mba Ụwa FIFA Diego Maradona na ụmụaka ụlọakwụkwọ makuru ya
Nkọwa foto, Na Winterveldt na Saut Afrịca - Jenụwarị 19 2010 Asompi Iko Mba Ụwa FIFA Diego Maradona na ụmụaka ụlọakwụkwọ makuru ya
Diego Maradona ka onye nhazi otu bọọlụ, ọ nọ na n'ọgbakọ ndị ntaakụkọ na Pretoria Saut Afrịka n'afọ 2010
Nkọwa foto, Diego Maradona ka onye nhazi otu bọọlụ, ọ nọ na n'ọgbakọ ndị ntaakụkọ na Pretoria Saut Afrịka n'afọ 2010
Mgbe Maradona nyere Pope Francis akwa nwere aha ya
Nkọwa foto, Mgbe Maradona nyere Pope Francis akwa nwere aha ya
Diego Maradona na Maachị 2020
Nkọwa foto, Diego Maradona na Maachị 2020