Rudeboy, Mr, Raw na ndị ọzọ ekwuola okwu maka nghazịharị ndị uweojii FSARS

Aha onyonyo, Maka nghazịharị ndị uweojii FSARS
Mgbe e biputara ya

Dịka onyeisi ndị uweojii na Naijirịa bụ Mohammed Adamu nyere iwu ka ahazigharịa etu ndị otu FSARS si arụ ọrụ dịka ndị mmadụ na-eti mkpu maka aka ike ha ji arụ ya bụ ọrụ.

Ndị Naịjirịa ekwuola okwu maka ya bụ nhazịgharị.