Coronavirus: Anyị ebiela na Guangzhou n'ihe karịrị afọ iri atọ tupu a chupụwa anyị n'ụlọ anyị
Mgbe e biputara ya
Ọtụtụ akụkọ gbasara n'igwe soshal medịa maka ahụmihe ndị Afrịka na Guangzhou dị na Chaịna.
Ndị mba Yuganda na Naịjirịa kwupụtara maka ihe ha gabigara na Guangzhou.

