Fertility in marriage: Lee ka nwoke si asa ụmụ ejima atọ ya ahụ
Mgbe e biputara ya
Maazị Ifeanyi na Patience Akabuogu chọrọ nwa afọ 17 tupu ha amụta nwa.
Nwunye ya bụ Patience gwara BBC Igbo etu e si gwa ya gbaa n'ezi ka o nwee ike mụta nwa.
Mana ọnọdụ ha gbanwere dịka n'otu ntụ ime, ha mụrụ ejima atọ; ụmụnwaanyị abụọ na otu nwa nwoke.
Di na nwunye a gwara BBC Igbo ihe ndị ọzọ ha gabigara ka ha na-achọ nwa nakwa etu e si nabata ụmụ ha.
Ifeanyi gosikwara etu o si enyere nwunye ya aka ilekọta ụmụ ha.
Lee ihe nkiri a ka ị jiri anya gị hụ.
Akụkọ ga-amasị gị: