'E jichiri m, jụ ịhapụ m mgbe m chọpụtara na ha ga-ere nwa m'

Aha onyonyo, Ndị uweojii Naịjirịa agbaala ndị mgbere nwa n'anwụ
Mgbe e biputara ya

Ndị uweojii Naịjirịa anwụchiela ụmụnwaanyị iri na itoolu dị ime nakwa ụmụaka anọ nke nwa ọhụrụ abụọ so n'ime ha site n'ụlọ ebe a na-agba mgbere nwa ọhụrụ na Legọs.