Nigeria Election 2019: Ndị Anambara atụla uche maka na Inec kwụ gidigbam

Aha onyonyo, Inec Anambra: Ndị Anambara atụla uche maka na Inec kwụ gidigbam
Mgbe e biputara ya

Onyeisi ndị Inec ngalaba Anambara bụ Nwachukkwu Orji kwuru na ndọhachi azụ bere abalị ole na ole gara aga agaghị emtuta ntuliaka Satode.