Ozalla: Gịnị bụ njirimara obodo a?

Aha onyonyo, Ihe dị iche n'Ozalla
Mgbe e biputara ya

Mgbe BBC Igbo gara Ozalla dị na Nkanu, ọdịda anyanwụ okpuruochịchị Enugwu steeti, ha chọpụtara ọtụtụ njirimara obodo ahụ ga-eju gị anya.

Lee ya n'ihe nkiri a.

Ndị mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo na Jessica Nwankwo

Akụkọ ndị ga-amasị gị: