Ị hụla etu ndigbo si rie ji ọhụrụ na mba Sweden?

Mgbe e biputara ya

Na ha ebighi na Naịjirịa egbochighị ndị Igbo bi na Swidin ime omenaala iri ji ọhụrụ na mba ofesi.

Iwa ji na Dalarna, Swidin
Nkọwa foto, Iwa ji na Dalarna, Swidin
Emume iri ji ọhụrụ
Nkọwa foto, Ndị gbakọtara iri ji ọhụrụ n'obodo Dalarna, Swidin
Ụmụnwaanyị gbara egwu n'emume ahụ
Nkọwa foto, Ụmụnwaanyị gbara egwu n'emume ahụ
Ụmụaka sokwa pụta n'ọgbọ
Nkọwa foto, Ụmụaka sokwa pụta n'ọgbọ
Ndị nne na nna so n'ọgbakọ ahụ. Igbo ga-adị
Nkọwa foto, Ndị nne na nna so n'ọgbakọ ahụ. Igbo ga-adị
Omenaala Igbo gafere mba ofesi
Nkọwa foto, Omenaala Igbo gafere mba ofesi