Anyaele nyala aka egbujiri ya wee tinye uche ebe ndị ike dị n'obi
Mgbe e biputara ya
David Anyaele bụ onye ọrụ mmepe obodo kwụrụ onwe ha. David ji anya ya hu ntị ya mgbe ọ na-azụ ahịa na Sierra Lone. Anye enwetebuolara gị akụkọ ya.
Na nke a, BBC na David Anyele nwere mkparịta ụka, ọ kọwara anyị ihe ọ mụtara na ọnwụnwa ọ gabigara na ka o si tinye ya na ọrụ.
Ọ sị na "Ndị ọchịchị na ele ndị ike dị n'obi anya ka ndị arịrịọ. Ndị chọrọ enyem aka nrị ọnụ"
Akụkọ ndị ga-amasị gị:

