Anambra Governorship Election: 'Ihe mbụ m ga-eme ma m bụrụ gọvanọ Anambra steeti'
Mgbe e biputara ya
Ụmụ ntorobịa Igbo na-ekwusi ike ihe mbụ ha ga-eme ma ha bụrụ gọvanọ Anambra steeti.
Ihe ụmụ agbọghọ kwuru n'onyonyo a ga-atụ gị n'anya.
Gere ha n'ihe nkiri a dị ebe a.