'Ebube Agu' ọ ga-ebute mgbanwe ọnọdụ nchekwa n'Ọwụwa Anyanwụ?
Mgbe e biputara ya
Kedụ etu e si malite njem jedebere na nhibe otu nchekwa ebube agu?
Ọ bụ oke mwakpo na-arị ibe ya elu ọ kachasị mwakpo ụlọ ọrụ ndị uweojii.
Lee ihe BBC Igbo chọpụtara mere n'ezie:





