Africa Eye: Etu ndị dọkịta adigboroja si jiri coronavirus akpa ego

Aha onyonyo, Coronavirus cure: Ndị dọkịta adigboroja ji coronavirus akpa ego
Mgbe e biputara ya

Nnyocha nke BBC na 'African Eye' mere agbaala n'anwụ etu ndị dọkịta adigboroja na mba Gana si were atụrụ ndị mmadụ ego si na ha nwere ọgwụ na-agwọ coronavirus.