Nigeria VS Guinea: Lee ihe ụmụ Naijiria na-ekwu maka mmeri Super Eagles meriri

Aha onyonyo, Nigeria VS Guinea: Lee ihe ụmụ Naijiria na ekwu maka mmeri Super Eagles meriri
Mgbe e biputara ya

Nigeria meriri mba Guinea n'asompi Afcon ha sọrọ ụbọchị Wenezde.

Lee ihe ụmụ Naijiria na-ekwu maka mmeri ahụ Super Eagles meriri dịka BBC Igbo gbara ha ajụjụ ọnụ: