Nnia Nwodo: O nweghị ọchịchị megburu Igbo ka ugbua
Mgbe e biputara ya
Na ya mkparịtaụka BBC Igbo nwere, onyeisi Ohaneze Ndigbo bụ Nnia Nwodo kpọrọ oku ka Ndigbo pụta n'igwe mee ntuliaka.
N'okwu ya, ịtụ vootu ga-enye Ndigbo ohere ịhazigharị Naijiria na mpaghara na mpaghara.