Etu Idemmiri si gbuo nwata n'Anambra - Kọmishọna

Aha onyonyo, Etu idemmiri si gbuo nwata n'Anambara steeti
Mgbe e biputara ya

Kọmịshọna Anambara steeti na-ahụ maka gburugburu bụ Michael Okonkwo kwuru na aja juru na mmiri nke mere na mmiri na-asọfe ikperemmiri ma bute oke idemmiri ma mmiri zoo.