Chioma Akpotha : Ndị nne bụ dimkpa asaa
Mgbe e biputara ya
Onye ihe nkiri a ma ama bụ Chioma Akpotha toro ndị nne na mkparịtaụka ya na BBC nwere.
N'okwu ya, ọ sị na ndị nne bụ ihe niile; ha na-enye, ha na-azụ.